Okwa imana aka na eti udu tibe udu ohaba onu, ma nke anaghi eti - TopicsExpress



          

Okwa imana aka na eti udu tibe udu ohaba onu, ma nke anaghi eti udu tibe udu ohaba ijari-jada!(nkuwasi-nkuwasi) Ofu ife ka m na ayonu negwu, ofu ife ka m nekwunu nokwu; onye furu onye ubiam jekwaaru ya mgbaru makana ozu na anwunaghi ubiam daa daa... Ikpokwaa m Omenyiri, aza m, makana odiro easy... Lol As I was saying, Ubiam nwekwara many faces; enwere ubiam of wisdom, ubiam of common sense, ubiam of aspiration, ubiam of inspiration, ubiam of vision, as well as ubiam of leadership... and, of course, ubiam as in ubiam! Ututu omanu, ndi nkem!
Posted on: Sat, 26 Jul 2014 10:02:48 +0000

Trending Topics



Recently Viewed Topics




© 2015