UMUNNE M NDI IGBO BU IGBO, MARA NU NA IHE A UMU ISHIMEL NA EME - TopicsExpress



          

UMUNNE M NDI IGBO BU IGBO, MARA NU NA IHE A UMU ISHIMEL NA EME ANYI ERUE NA MGBE ANYI GA EJI ENWERE OTU OLU KWUE NA OZUGO. OTELA HA MA MBA JIRI GBUBE ANYI. O BURU NA I GUO HISTIRI, I MATA NA IHE A AGAGHI EBI ECHI. A NA M A SI KA ANYI NWERE EHIHIE CHUO EWU OJII TUPU CHI EJIE. ORU AGAGHI ARUCHA OTU UBOCHI, A NA AHU UZO LAA. ANYI BU NDI IGBO ATULA ONYE UKWU TI ONYE NTA. EBE OBULA I NO,MARA KWA NA JOSEF ABUGHI ONYE IJIPT NA AGBANYEGHI NA OBU MINISTA NKE ECONOMI IJIPT. MMIRI ATALA, MA AZU ANWULA.ONYE BIRI IBE YA BIRI. MMIRI ZO, MA ANWU CHA KWAA. ONYE NWERE NTI YA NURU.
Posted on: Thu, 01 Aug 2013 06:06:48 +0000

Trending Topics



Recently Viewed Topics




© 2015