Umu Igbo; Ndi Anambra na ndi Awka; Ekene kwa mu unu. Ikwikwi nyuru - TopicsExpress



          

Umu Igbo; Ndi Anambra na ndi Awka; Ekene kwa mu unu. Ikwikwi nyuru ahu si Umunna ya kwere ya egwu; ha si ya tufiawka na-adighi ekwere ihe ojoo egwu. Ihe mjiri maka ya were nekwu okwu ndi bu maka na oge eruola mgbe anyi nile ga-ekulie kpo ihe ojoo asi. Why has our governor decided to put fuel inside already burning fire, a good leader make peace; he dont promote war; Peter Obi is a disgrace to leaders with his action on Awka youths; instead of trying to figure out a way to settle the dispute. He tries to engineer the war because of his selfishness in wanting to buy ndi Uka again for his god-son but if we all will agreed; lets unite and tell him what he will like to hear and that is he and his cohorts will never use us again.
Posted on: Fri, 25 Oct 2013 08:31:06 +0000

Trending Topics



Recently Viewed Topics




© 2015