Odum nke ebo judah, onye puru itinye ya nulo ANÙMANÙ odigh, - TopicsExpress



          

Odum nke ebo judah, onye puru itinye ya nulo ANÙMANÙ odigh, otijiri iwu PHYSICS owere jee ije nelu mmiri. Otijiri iwu CHEMISTRY were mee ka mmiri tugharia buru nmaya(WINE). Otijiri iwu ECONOMICS (SCARCITY) özùlite igwe mmadu site na ogbo achicha ise na azu abùö. Otijiri iwu BIOLOGY (REPRODUCTION) amùö ya site na-afó nwanyi na-amghi nwoke (VIRGIN). Otijiri iwu ikuku (NETWORK) ma ònöghi na twitter, ma obu facebook nime ya otutu ikwe nmadu ana-eso ya. ONYE EBUBE.
Posted on: Mon, 06 Oct 2014 22:01:29 +0000

Trending Topics



Recently Viewed Topics




© 2015