Umu nwanyi dika netiwoku igwe eji ekwu okwu. 1. ufodu bu ndi na - TopicsExpress



          

Umu nwanyi dika netiwoku igwe eji ekwu okwu. 1. ufodu bu ndi na enweghi netiwoku(no servive), ndia bu umu nwanyi na amaghi nwoke(virgin). 2. ufodu bu ndi netiwoku ha no na oru(network busy), ndia bu ndi nwoke kwere nkwa ilu ha(engaged). 3. ufodu bu ndi netiwoku ha puru apu(out of service), ndia bu ndi no na di(married). 4. ufodu bu ndi naza call ozo anabata(call waiting), ono na di acho di(married but have another date). 5. ufodu bu ndi ana akwu ugwo site na nkeji ole ikpotara(pay as u go). Ngwa nwanyi obula kwue group nke ono na ya.
Posted on: Sun, 22 Sep 2013 12:51:19 +0000

Trending Topics



Recently Viewed Topics




© 2015