Bikonu umunnem nyerenum aka gwam nime ndia onye kacha iberibe 1. - TopicsExpress



          

Bikonu umunnem nyerenum aka gwam nime ndia onye kacha iberibe 1. Onye yipuru akpukpo ukwu ya wee banye ugbo ala. 2, Onye jiri supana(spanner) gaa ulo aku (bank) ka o ga mepe akauntu. 3. Onyke jiri ruler wee lakpuo ura ka o wee mara ogologo oge ogiri wee hie ura. 4. Onyke na ege akuko uwa na tv were na efere onyenta akuko aka. 5. Nwanyi nosu(nurse) kpotere onye ahu adighi nura maka na ochefuru inye ya ogwu ura asiri ya nye ya. 6. Onye gbaturu olu(volume) TV ka owere guo testi meseji. 7. Onye gbara onwe ya ogwu anwunta ka owere chupu anwunta i ta ya 8. Onye plishiri akpukpo ukwu ya ka owere ga see foto pasipoti. 9. onye rigoro elu mangoro(mango tree) wee ga lete ka o chara nke omma wee lituo were okwute matube ya bu mangoro.... Daluunu ooooooo
Posted on: Wed, 10 Jul 2013 06:00:00 +0000

Trending Topics



iv>
Black Friday and Cyber Monday Steinbach Musical Brewmaster German
HOW TO FIX THE WORLD IN 2 EASY STEPS You cant make a plan

Recently Viewed Topics




© 2015