Nkwalite asusu Igbo bu oru diiri ohaneze. Anyi achoghi ka asusu - TopicsExpress



          

Nkwalite asusu Igbo bu oru diiri ohaneze. Anyi achoghi ka asusu anyi nwuo. Anyi ka nacho ndi nkwado maka asompi edemede nasusu Igbo. Anyi nachokwa enyemaka maka ikesa akwukwo ogugu nIgbo nye oba akwukwo ndi no nala Igbo. Biko kpoturu anyi ebe a brightmitchele@gmail mobu +2348067714449 ( Promotion of Igbo language is a duty that calls. We dont want our language die. Please we are planning to organize Igbo essay writing competition and prize for Igbo literature. We also ask to support Igbo book project for schools in Igbo land. Please contact us here brightmitchele@gmail or +2348067714449)
Posted on: Fri, 29 Aug 2014 07:30:59 +0000

Trending Topics



Recently Viewed Topics




© 2015